Lyrics to Ekwe by Onyeka Owendu

Ekweeeeeeeeeeeeeee....

Ekwe oh, Ekwe oh, Ekwe oh, Ekwe oh, Ekwe !

Ekwe mbadikwe, ekwe (2X)

anu kwa ebe m i jeru bia
e we na ebe akwa, m we ju,
e we na ario m, m we ju
ina ebe akwa ? onye na egbu gi? ekwe!
ekwe mbadikwe, ekwe (2X)

onye irum na ewe iwe, ya biko we gbuo ya ( selense)
osukwa su nwa nkpi, ya biko sugbo ya (selense)
e kpota papa gi, ma kpota mama mu (selense)
e kpota mama gi, ma kpota papa mu (selense)
mama, mama, obu na ni gi nywere mama? (selense)
papa, papa, obu na ni gi nywere papa? (selense)

osisi kporo nku, egbe eligew gba gbuo ya (selense)
anu m nga m na eri nri, ndi iro mu na ele m anya (selense)
anum nga m na asu ahu, ndi iro mu na ele m anya (selense)

e lecha mu anya , onye hu ihe i ga eme mu (selense)
i hu kwa m na uzo, mu na gi aluwaya (selense)

No comments:

Post a Comment